Phyno & Flavour – Uzo Ano (Lyrics)
Phyno & Flavour – Uzo Ano Lyrics Onwebedi ihe ị fu Ikpele m no na ana nso Ka echi ka tata mma Anyị afugo ọkụ mmụọ Fa nachọ ka Oku m nyuo Mana adiro ama aka Nna, a ga na achu aja Ka ikpe maba ndị mmụọ Tete ula n’ututu gote coke na ọkpa Wa ya ụzọ anọ Madam, Wa …
